News

Igbo bụkwa ndị egwu na-amasị nke ... aha e jibu mara ya bụ "Pammy Music". Dịka aha ya bụ Highlife, ọ bụ naanị ndị ọgaranya ka a na-akporọ egwu a, mana ka oge na-aga mmadụ ...
Ifeanyi Dons Frank onye a maa dịka 'Anyidons Onye Ichaka' bụ ezi nwaafọ Igbo na-eti egwu highlife. N'afọ a bụ 2024, Anyidons mere ncheta afọ iri kemgbe o bidoro iti egwu highlife.